BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Zulu Adigwe: Ihe i kwesịrị ịma maka onye ejije Nollywood a lara mmụọ
Adigwe, onye e ji ime agwa dibịa mara n'ihe ejije nwụrụ na mgbede Tuzde dịka onyeisioche ngalaba otu jikọrọ ndị na-eme ejije 'Actors Guild of Nigeria' n'Enugwu steeti bụ Browne Ene siri kọwaa.
NA EME UGBU A, UNN achụọla onyenkụzi e boro ebubo na o dinara nwaakwụkwọ nwaanyị
Ụlọikpe enyela Ganduje iwu ka ọ nọ n'ụsọ dịka onyeisioche otu APC
Vidio, 'Akwa m na-eyi eme ejije ka D Law tọrọ m atọ, ọ karịala afọ 30' - LayiwasabiDuration, 3,23
Layiwasabi na-eme ejije ịkpaọchị a na-akpọ 'skit' na-egosi agwa dịka onye ọkaiwu a na-akpọ 'D Law'.
"Ndị PDP Imo steeti niile so Ihedioha aga ebe ọbụla ọ na-aga" - Barr. Kissinger
Ihedioha anọọla na pati PDP kamgbe afọ 1998 mere ya afọ iri abụọ na isii ọ nọ na pati ahụ.
Kọwaara m isi akụkọ
Ka ‘Obioma' si afọ ndị 1970 si abiaghachi ọzọ ugbua
Ị yi akwa otu mgbe etufu ya abụghị maka ndị Naịjirịa. Lee ihe kpatara ya ebe a.
Iran vs Israel: Kedu onye ngwa agha ya kaa?
BBC don measure dis question wit di sources wey dey listed inside di tori, even though each kontri fit get ogbonge weapons wey dem dey hide.
Vidio, Ihe ndị ị ga-eme naịra nwereike itinye gị na ngaDuration, 1,05
Nke a bụ iji kọwaara ụmụafọ Naịjirịa mkpa ọ dị idebe akwụkwọ ego Naịra ọcha oge niile, ụzọ dị iche iche a pụrụ isi metọọ akwụkwọ ego Naịra nakwa ntaramaahụhụ dịịrị onye ọbụla metọrọ akwụkwọ ego Naịra dịka ọ dị n’iwu Naịjirịa.
Vidio, Nwaanyị Nnewi: Etu nne m ochie siri kpalite m ime ‘skit’Duration, 3,17
Nwaanyị Nnewi bụ nwata nwaanyị na-eme ndị mmadụ obiụtọ. Chọpụta ihe e ji akpọ ya 'Drama queen' ebe a.
Emmanuel Okocha: 'Nwunye ya nọ n'obi mgbawa ugbua' - Nwanne Emmanuel
Ndị uweojii ekwuola na ha anwuchiela onye otu ha a sị gbagburu nwoke n'Aba, Abia steeti.